Phyno – Uzo Ano Ft Flavour (Lyrics)

Uzo Ano Lyrics by Phyno Featuring Flavour

Nigerian rap and Afrobeat powerhouse Phyno joins forces with highlife legend Flavour on the vibrant new single “Uzo Ano Lyrics.”

The track seamlessly blends Phyno’s hard-hitting rap flows with Flavour’s smooth highlife melodies, creating a rich fusion of contemporary hip-hop and classic Nigerian sounds.

“Uzo Ano” stands out with its catchy hooks, energetic rhythm, and masterful interplay between rap and highlife, making it both a street anthem and a radio favorite.

This collaboration highlights the unique strengths of both artists, offering fans a memorable record that celebrates Nigerian music at its finest.

Uzo Ano Lyrics

[Intro]
Onwebedi ihe ị fuIkpele m no na ana nso
Ka echi ka tata mma
Anyị afugo ọkụ mmụọ
Fa nachọ ka Oku m nyuo
Mana adiro ama aka
Nna, a ga na achu aja
Ka ikpe maba ndị mmụọ

[Hook]
Tete ula n’ututu gote coke na ọkpa
Wa ya ụzọ anọ
Madam, Wa ya ụzọ anọ
Oji Igbo, Wa ya ụzọ anọ
Yeah

Same OG, so ife change bu the zeros na my bank account
Anom game mànà ọ sochim na tap-u pad
Live up to my name, me my music my 9 to 5
Now, ọ soso machine park-i na my parking lot
Turn it up, did everything they said can’t be done
Go against the odds, Anam agbalu ha torch
Been around the world, and I’m still the one
For my peace, mpa onwelo, let thy will be done

[Verse 2: Flavour & (Phyno)]
I get so many reasons why I can’t give up o, oh
When I remember where I come from, I can’t fuck up o
Chi nyelum blessings, mpa wa ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ
(Yeah, Oji Igbo, wa ya ụzọ anọ)
I can never lose, no matter wetin dey come my way
Nke anyị melu jụọ oyi, anyi eme ya ozo
When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ
(Oji Igbo, wa ya ụzọ anọ)

[Verse 3]
(Onwebedi ihe Ị fu)
Yeah
Ife Ekwensu nye nwoke bu wete isi, were isi
Grinding make them see me, kedu mgbe ọ ga enwe isi
Dreams Lamborghini, melu fa ji esu imi
Tell a hater step up, mu ka ị na ebulu ịlụ (ka usu)
Akwum ka okwulu ọkà
Fa cho ka mụ woba ada
Tụọ ha nga nkpulu oka
Ndị iro afuba oja
Smiling mana n’ime obi fa, Oke n’ataka akpa
You go pay, ma ichom; etinyem time n’ula
Yh, Ife nine emego align
Push me to the mud, still mputa ka na shine
I do am my way, kupulunum n’adim fine
Live am like my last, ka umuasa bia na a whine
Inwe kwanu choice
Ị like Ife anyi n’eme mana inwe kwanu guts
Yarn-iba dust
I’m not a king in the East, I’m a God in the East
Winner circle, anyi ama fu defeat
Yeah

[Bridge]
I get so many reasons why I can’t give up o, oh
When I remember where I come from, I can’t fuck up o
Chi nyelum blessings, mpa wa ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ
(Yeah, Oji Igbo, wa ya ụzọ anọ)
I can never lose, no matter wetin dey come my way
Nke anyị melu jụọ oyi ọ, anyi eme ya ozo (Ịse)
When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ
(Oji Igbo, wa ya ụzọ anọ)

[Outro]
Ikpele m no na ana nso
Ka echi ka tata mma
Anyị afugo ọkụ mmụọ
Fa nachọ ka Oku m nyuo
Mana adiro ama aka
Nna, a ga na achu aja
Ka ikpe maba ndị mmụọ

Tete ula n’ututu gote coke na ọkpa
Wa ya ụzọ anọ
Madam, Wa ya ụzọ anọ
Oji Igbo, Wa ya ụzọ anọ
Yeah

SAVE AUDIO

 

Want to upload your music?! Click Here To Upload Your Music!
[wpcode id=""]
More
[wpcode id="74548"]

Join the Discussion

Comments (1)
  1. Bigg Michael

    2 months ago

    Phyno and flavour
    The Best Duo 👑💯

    Reply

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

,'script',['ftd.agency'],'ABNS');